Iwe Nwanne by Chima Ugokwe

The power of brotherhood

Iwe nwanne

Akụkọ a bụ banyere umunne abụọ Amanze na Ikediobi bụ ndi nọ na iro ọtụtụ afọ. Ihe nile di n' elu ụwa nwere ihe mere ha jiri dịịri. Ha nile nwere ihe ha na arụ. Nwanne enweghi ihe dika ya. Oso n' otu n' ime ihe di n' ụwa ana agaghi eji ego zụta. Mana obụ nani mgbe ụkwụ jiere agụ, ka mgbada ji abiara ya ụgwo. Mgbe mmadụ na nwanne ya bịara nwebe okwu bụ mgbe ụmụ nnadi na-abia n' etiti ha. Akụ gụrụ nwata agụụ anaghi arụ ya afo. Ha mesịrị dozie okwu we birikwa. Ya bụrụ ya. Ihe mere eji egbochi agadi nwanyị ịta ụkpala bụ, n'ihi na obuta ụkwara ozuo oha onụ.

Genre: FICTION / General

Language: Other (Igbo)

Keywords: Africa, fiction

Word Count: 19000

Sales info:

above average


Sample text:

Akụkọ a bụ banyere umunne abụọ Amanze na Ikediobi bụ ndi nọ na iro ọtụtụ afọ. Ihe nile di n' elu ụwa nwere ihe mere ha jiri dịịri. Ha nile nwere ihe ha na arụ. Nwanne enweghi ihe dika ya. Oso n' otu n' ime ihe di n' ụwa ana agaghi eji ego zụta. Mana obụ nani mgbe ụkwụ jiere agụ, ka mgbada ji abiara ya ụgwo. Mgbe mmadụ na nwanne ya bịara nwebe okwu bụ mgbe ụmụ nnadi na-abia n' etiti ha. Akụ gụrụ nwata agụụ anaghi arụ ya afo. Ha mesịrị dozie okwu we birikwa. Ya bụrụ ya. Ihe mere eji egbochi agadi nwanyị ịta ụkpala bụ, n'ihi na obuta ụkwara ozuo oha onụ.


Book translation status:

The book is available for translation into any language except those listed below:

LanguageStatus
English
Translation in progress. Translated by Clement Godcares

Would you like to translate this book? Make an offer to the Rights Holder!



  Return